Custodians of the conscience

NEWS SOURCES

The Guardian
ThisDay
Vanguard
Daily Independent
The Punch
Daily Champion
Nigerian-Tribune
PH Telegraph
The Sun (tabloid)
Business Day
KickoffNigeria
Daily Trust
Nigeriaworld


NIGERIA ELECTIONS 2007

COMMUNITY CALENDAR
June
S
M
T
W
T
F
S
1 2 3
4 5 6 7 8 9 10
11 12 13 14 15 16 17
18 19 20 21 22 23 24
25 26 27 28 29 30

Click on a day to view the events

FASHION
About cloths

POLITICS
Government


Igbo Tradition
Culture
Language
Igbo Family

ILU IGBO
Igbo Proverbs


Igbo Language book order

Ụmụ nne Abrahamụọgụ Anụsịobi Madụ.

Akụkọ na Ifo!

Kwebere nụ mụ: Obodo onye jerue ọtọ!
Asị na obodo a tere anya n’ala Igbo.

Obodo onye jerue ọtọ.
Asị na obodoa na ọkụ na enwo n’elu ma na ehihie ma na abalị.

Obodo onye jerue ọtọ!
Asị na obodoa na okporo ụzọ ụgbọ ala ha gbara mbarakata asa.
Obodo onye jerue ọtọ.

Asị na obodoa na nwoke na nwanyị na asụị ofu ụkwụ n’ịba/ turaụza!

Obodo onye jerue ọtọ.
Mgbe anyị rutere obodoa were hụrụ na ụfọdụ ihe asị na asị bụ ezi okwu .
Obodo onye jerue ọtọ.

Mgbe anyị rutara obodoa anyị hụrụ na ụfọdụ ihe akọrọ abụghị ezi okwu.
Obodo onye jerue ọtọ.
Ma tupu ịmara ihe na eme gị.

Obodo onye jerue ọtọ.
Ịnọala afọ iri na ise na ụma.
Obodo onye jerue ọtọ.

Laba ala adịghị !
Obodo onye jerue ọtọ.

Nọrọ anọrọ adịghị !
Obodo onye jerue ọtọ.
Ụmụ mmadụ nọzị kwa na gwarịgada!

Obodo onye jerue ọtọ.

Ugwu eru aka amọ eru aka!
Obodo a bụ obodo onye jerue ọtọ.
Obodoa bụ ọgbara Igbo anya gharịa, HO! HA!
Ya gazie

Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.


To order IGBO BASICS FOR BEGINNERS IN AMERICA, send check or money order for $10.00 plus $4.00 postage to Trans Atlantic Connections @ P. O. Box 73 Elizabeth, NJ 07207

Language Lesson

Links to other African languages:

African Languages
Annotated collection of links to web pages providing
information on the grammar, pronunciation or...
www.africa.upenn.edu/K-12/menu_EduLANG.html - 28k -
 
Cached - Similar pages

Classification of African Languages
UNIVERSITY OF PENNSYLVANIA -
AFRICAN STUDIES CENTER . Classification of
African Languages. Classification of African Languages ...
www.africa.upenn.edu/K-12/menu_afr_lang.html -
5k -
Cached - Similar pages
[ More results from www.africa.upenn.edu ]

  African languages -
Wikipedia, the free encyclopedia

Map showing the distribution of African language families
 and some major African ... Most African languages
 belong to one of four language families: ...
en.wikipedia.org/wiki/African_languages
- 53k -
Cached - Similar pages

South African Languages
South Africa 's 11 official languages Afrikaans,
 English, Zulu, Xhosa, Ndebele , Venda , Swati,
 Sesotho, Sepedi, Tsonga and Tswana.
www.languages.web.za/ - 9k - Cached - Similar pages

African Languages
The Short Obligatory Prayer revealed by Bahá'u'lláh
 African Languages. Adangme ( Ghana ); Afrikaans
 (Southern Africa ); Akan: Asante ( Ashanti ) dialect ...
www.bahai-site.org/writings/african.htm - 18k - Cached - Similar pages

African Languages African Linguistics on the Internet
African languages and linguistics on the Internet.
library.stanford.edu/africa/lang.html - 100k - Cached - Similar pages

Bartleby.com: African Languages
African languages. The Columbia Encyclopedia, Sixth Edition. 2001-05.
www.bartleby.com/65/af/Africanlng.html - 30k - Cached - Similar pages

Ethnologue country index
Ethnologue country index. Languages of Africa (map)
... Ethnologue: Languages of the World,
Fifteenth edition. Dallas , Tex. : SIL International. ...
www.ethnologue.com/country_index.asp?place=Africa - 12k - Cached - Similar pages

Try your search again on Google Book Search







wls